mmiri ara ehi

noun

Compounds

Combines

Forms

  • mmiri ara ehi

Senses

Examples (not attached to a Sense)

    enwere mmiri ara ehi na ngwa nju oyi.

    N'ịsa ajụjụ a, matakwa na mgbe gboo, mmiri ara ehi abụghị ejirimara Igbo.

    Ọ kwesiri ka anyị na-aṅụ mmiri ara ehi ugboro abụọ n'ụbọchi.

    Ọ na amasị Ụmụ ntakiri ịṅụ mmiri ara ehi mgbe ọbụla.

    mmiri ara ehi na-atọ ụtọ nke ukwuu

    kpọọ onye na-ere mmiri ara ehi