bandeeji

noun

Forms

  • Nkekọ ọnya
  • Ihe Nkechi ọnya

Senses

Examples (not attached to a Sense)

    ihe eji akwado akwa akwa ma ọ bụ akụkụ ahụ merụrụ ahụ

    Dọkịta ji bandeeji kechie ọnya onye ọrịa.

    Mama m zụtara bandeeji n'ụlọ ahịa ọgwụ.

    A na-eji bandeeji echekwa ọnya ka ọ ghara imerụ ahụ ọzọ