baajị ụlọ akwụkwọ
Forms
- akara njirimara ụlọ akwụkwọ.
Senses
Examples (not attached to a Sense)
akara ngosi pụrụ iche nke a na-eyi dị ka akara nke ụlọ ọrụ, otu, mmezu, ọrụ nwere ikikere, wdg.
Ụmụ akwụkwọ niile na-eyi baajị ụlọ akwụkwọ ha.
Baajị ụlọ akwụkwọ anyị mara mma.
Ada chefuru iyi baajị ụlọ akwụkwọ ya.