anya mmiri

noun

Compounds

Combines

Forms

  • anya mmiri

Senses

Examples (not attached to a Sense)

    O ji mkpịsị aka na-ehichapụ anya mmiri ahụ

    Anya mmiri gbara m n'anya mgbe m furu ozu nwa okorobịa ahụ nwụrụ anwụ

    Anya mmiri gbara ya n'iti