anwụnta

noun

Forms

  • anwụnta

Senses

  • anwụnta bụ anụmanụ nwere ike ịta mmadụ ma bunye onye ahụ ịba
  • Anwụnta tara m ụnyaahụ

    Anwụnta juputara na Afrịka