akpamoke mmekọrịta mmadụ na ibe ya

noun

Forms

  • akpamoke mmekọrịta mmadụ na ibe ya

Senses

Examples (not attached to a Sense)

    Gọọmentị mara ọkwa ma tie iwu akpamoke mmekọrịta mmadụ na ibe ya mgbe ọrịa korona batara

    Akpamoke mmekọrịta mmadụ na ibe ya bụkwa otu n'ime ụzọ esi egbochi ibute ọrịa