Anyaike
Forms
- Anyaike
Senses
Examples (not attached to a Sense)
Mee ka anyaike ahụ dị nkọ ka o wee gbutuo osisi ahụ
Nna m ji anyaike gbutuo osisi
Anyaike ahụ dị nkọ nke ukwuu
E tinyere anyaike n'ime ụlọ
Biko, wetara m anyaike ahụ
Ọ na-eji anyaike egbutu nkụ.