Anya ụfụ
Forms
- Anya ụfụ
Senses
Examples (not attached to a Sense)
Anya ụfụ n'olu Ọka di n'Anambra steeti.
Maazi Okeke nwere anya ụfụ n'ebe Maazị Ugonna nọ.
Anya ụfụ adịghị mma n'etiti ndị enyi
Anya ụfụ mere ka ọ ghara inwe obi ụtọ maka ihe ịga nke ọma nwanne ya
Anyị ekwesịghị inwe anya ụfụ n'ebe ndị ọzọ nọ