Anụ ụlọ

pronoun

Forms

  • Anụ ụlọ

Senses

Examples (not attached to a Sense)

    Anyi nwere ogige ebe ana-azụ ụmụ anụ ụlọ di iche iche

    Anụ ụlọ na-enyere ọtụtụ ezinụlọ aka inweta ego

    Anyị na-enye anụ ụlọ anyị nri kwa ụbọchị

    Ewu na ọkụkọ bụ anụ ụlọ

    Nna m na-azụ anụ ụlọ n'obodo anyị

    Anụ ụlọ anyị dị ọtụtụ