Anọ
Forms
- nominal : Anọ
Senses
Examples (not attached to a Sense)
Achọrọ m ja Ị bịa n'elekere anọ nke mgbede
Ụmụ akwụkwọ anọ bịara n'ụlọ akwụkwọ n'oge
Ọ zụtara ewu anọ n'ahịa
Anyị bụ mmadụ anọ n'ime ezinụlọ anyị
Enwere m akwụkwọ anọ.
Ụmụaka anọ nọ n'ụlọ