Ahụhụ
Forms
- present tense, verb : Suffering
Senses
Examples (not attached to a Sense)
Ọ na-ata ahụhụ nke ukwuu
Ahụhụ na-adịri onye na-eme ihe ọjọọ.
Nne m tara ahụhụ ịzụ ụmụ ya.
Onye ahụ tara ahụhụ n’ihi mmejọ o mere.
The boy dey suffer well well
Some people are actually suffering and smiling
Nwoke ahụ na-ata ahụhụ dị egwu