Agụmagụ ederede
Forms
- Agumagu ederede
Senses
Examples (not attached to a Sense)
E nwere ụdị agụmagụ ederede di iche iche
Odee akwụkwọ ahụ ji nlezianya dee agụmagụ ederede ọhụrụ a iji kụziere ụmụ akwụkwọ nka na omenala ndị Igbo.