Ada'm

noun

Forms

  • singular : Ada m

Senses

Examples (not attached to a Sense)

    Ada m mara mma

    Ada m na-aga ụlọ akwụkwọ kwa ụbọchị.

    Ada m na-enyere nne ya aka n’ọrụ ụlọ

    Ada m hụrụ ezinụlọ ya n’anya.

    Ada m na-agụ akwụkwọ ya nke ọma.